NDI ROM 5:4 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
NDI ROM 5:4 IGBOB (Bible Nso)
ntachi-obi ahu nāluta kwa ọnwunwa; ọnwunwa ahu nāluta kwa olile-anya
Kekọrịta
NDI ROM 5 IGBOBNDI ROM 5:4 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ntachiobi na-arụpụta nʼime anyị ezi agwa; ezi agwa na-arụpụtakwa olileanya.
Kekọrịta
NDI ROM 5 BIU