Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

NDI ROM 5:18 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

NDI ROM 5:18 IGBOB (Bible Nso)

Ya mere otú a, dika ikpé ahu sitere n'otù ndahie bia rue madu nile iwetara ha amam-ikpe; ọbuná otú a ka onyinye-amara ahu sitere n'otù ọlu ezi omume bia rue madu nile igu ha na ndi ezi omume ka ha nata ndu.

Kekọrịta
NDI ROM 5 IGBOB

NDI ROM 5:18 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ya mere, dịka otu njehie si weta ikpe ọmụma nye mmadụ niile, otu ahụ kwa ka e si gụọ mmadụ niile dịka ndị ezi omume na ndị nwere ndụ site nʼotu ọrụ ezi omume.

Kekọrịta
NDI ROM 5 BIU