NDI ROM 5:16 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
NDI ROM 5:16 IGBOB (Bible Nso)
Onyinye ahu abughi kwa dika o sitere n'aka otù onye nke mehiere: n'ihi na ikpé sitere n'otù onye bia weta amam-ikpe, ma onyinye-amara ahu sitere n'ọtutu ndahie bia weta ọlu igu madu na ndi ezi omume.
Kesaa
NDI ROM 5 IGBOBNDI ROM 5:16 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọzọ, onyinye a adịghị ka ihe mmehie mmadụ mụpụtara. Nʼihi na ikpe ahụ sooro mmehie otu onye weta ọmụma ikpe, ma onyinye ahụ sooro ọtụtụ njehie weta ịgụ mmadụ nʼonye ikpe na-amaghị.
Kesaa
NDI ROM 5 BIU