NDI ROM 5:14 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
NDI ROM 5:14 IGBOB (Bible Nso)
Otú ọ di, ọnwu si n'oge Adam buru eze rue oge Moses, ọbuná ichiri ndi nēmehieghi n'oyiyi nke njehie Adam, onye bu ihe-atù nke Onye ahu gaje ibia.
Kekọrịta
NDI ROM 5 IGBOBNDI ROM 5:14 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma e mere ka ọnwụ rute onye ọbụla site nʼoge Adam ruo nʼoge Mosis. O metụtara ọ bụladị ndị mmehie ha na-adịghị ka nke Adam, onye bụ ihe atụ nke onye ahụ gaje ịbịa.
Kekọrịta
NDI ROM 5 BIU