Mafee gaa na ọdịnaya

NDI ROM 4:6-8 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

NDI ROM 4:6-8 IGBOB (Bible Nso)

Ọbuná dika Devid nāsi kwa na madu ahu bu onye ngọzi diri, bú onye Chineke nāgu ezi omume nye ya mb͕e ọ kālughi ọlu, si, Ngọzi nādiri ndi ab͕aghara nmebì-iwu nile ha, Ndi ekpuchi-kwa-ra nmehie nile ha. Ngọzi nādiri nwoke ahu onye Onye-nwe-ayi nāgaghi-agu nmehie nye ya.

NDI ROM 4 IGBOB

NDI ROM 4:6-8 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Devid nʼonwe ya kwukwara banyere ọṅụ dịịrị onye ọbụla Chineke gụrụ nʼonye ezi omume nʼagbanyeghị ọrụ ya. “Ngọzị na-adịrị ndị a gbaghaara ajọ omume ha niile, ndị ekpuchikwara mmehie ha niile. Ngọzị na-adịrị nwoke ahụ, onye Onyenwe anyị na-adịghị agụnyere mmehie ya.”

NDI ROM 4 BIU