Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

NDI ROM 4:6 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

NDI ROM 4:6 IGBOB (Bible Nso)

Ọbuná dika Devid nāsi kwa na madu ahu bu onye ngọzi diri, bú onye Chineke nāgu ezi omume nye ya mb͕e ọ kālughi ọlu

Kekọrịta
NDI ROM 4 IGBOB

NDI ROM 4:6 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Devid nʼonwe ya kwukwara banyere ọṅụ dịịrị onye ọbụla Chineke gụrụ nʼonye ezi omume nʼagbanyeghị ọrụ ya.

Kekọrịta
NDI ROM 4 BIU