NDI ROM 4:4-5
NDI ROM 4:4-5 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Mgbe mmadụ rụrụ ọrụ, ụgwọ ọrụ a kwụrụ ya abụghị onyinye, kama ọ bụ ihe ruru ya nʼihi ọrụ ọ rụrụ. Ma nye onye na-enweghị ọrụ ma tinye okwukwe ya na onye ahụ na-agụnye ndị ajọọ omume dịka ndị ezi omume, a ga-eji okwukwe ya gụnyere ya dịka ezi omume.
Kesaa
Gụọ NDI ROM 4