NDI ROM 4:13 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
NDI ROM 4:13 IGBOB (Bible Nso)
N'ihi na esiteghi n'iwu kwere Abraham ma-ọbu nkpuru-ya nkwa, na ọ gābu onye-nketa nke uwa, kama o sitere n'ezi omume nke okwukwe.
Kekọrịta
NDI ROM 4 IGBOBNDI ROM 4:13 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nkwa o kwere Ebraham na agbụrụ ya na ha ga-eketa ụwa abụghị site nʼidebe iwu, kama ọ bụ site nʼezi omume nke okwukwe.
Kekọrịta
NDI ROM 4 BIU