NDI ROM 3:7 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
NDI ROM 3:7 IGBOB (Bible Nso)
Ma ọ buru na ezi-okwu nke Chineke babigara uba ókè n'iwetara Ya ebube site n'okwu-ugha nkem, gini mere anēkpe kwa mu onwem ikpé ọzọ dika onye-nmehie?
Kekọrịta
NDI ROM 3 IGBOBNDI ROM 3:7 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Otu onye nwere ike ị sị, “na ọ bụrụ na a na-esite nʼokwu ụgha m, mee ka eziokwu nke Chineke pụta ìhè karịa, na-ewetara Chineke otuto, gịnị mere e ji ama m ikpe dịka onye mmehie?”
Kekọrịta
NDI ROM 3 BIU