NDI ROM 3:4
NDI ROM 3:4 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ọ pụghị ịdị otu a! Kama ka ọ bụrụ ihe pụtara ihe na Chineke bụ onye eziokwu, ma mmadụ niile bụ ndị okwu ụgha, dịka e dere ya, “Ka e nwe ike gosipụta na ị na-ekwu eziokwu mgbe ọbụla i kwuru okwu, na ekpegbukwa mgbe i na-ekpe ikpe.”
Kesaa
Gụọ NDI ROM 3