NDI ROM 3:31 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
NDI ROM 3:31 IGBOB (Bible Nso)
Àyi nēsite kwa n'okwukwe-ayi me ka iwu ghara idi irè? Chineke ekwela: kama ayi nēme ka iwu guzo.
Kekọrịta
NDI ROM 3 IGBOBNDI ROM 3:31 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụrụ na ọ dị otu a, anyị na-esite nʼokwukwe anyị mee ka iwu ghara ịdị ire? Mba! Kama anyị na-enye iwu ọnọdụ kwesiri ya.
Kekọrịta
NDI ROM 3 BIU