Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

NDI ROM 3:30 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

NDI ROM 3:30 IGBOB (Bible Nso)

asi na ọ bu ezie na Chineke bu otù, Onye gāgu ndi obibì-úgwù na ndi ezi omume site n'okwukwe, were kwa okwukwe ahu gua ndi ebìghi-úgwù na ndi ezi omume.

Kekọrịta
NDI ROM 3 IGBOB

NDI ROM 3:30 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nʼihi na Chineke dị naanị otu, ọ bụ site nʼokwukwe ka ọ ga-anabata ndị ahụ ebiri ugwu, sitekwa nʼotu okwukwe ahụ gụọ ndị a na-ebighị ugwu ka ndị ezi omume.

Kekọrịta
NDI ROM 3 BIU