NDI ROM 3:27 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
NDI ROM 3:27 IGBOB (Bible Nso)
Òle ebe inya-isi-ayi di kwa? Emechibidowo ya n'èzi. Sìte n'aha iwu gini? ọ̀ bu nke ọlu? É-è: kama ọ bu site n'iwu nke okwukwe.
Kekọrịta
NDI ROM 3 IGBOBNDI ROM 3:27 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mgbe o si otu a dịrị, olee ebe ịnya isi anyị dịkwa? Ajụla ịnabata ya. Ọ bụ site iwu dị aṅa? Ọ bụ nke ọrụ? Mba, kama ọ bụ site nʼokwukwe anyị nwere nʼime Kraịst.
Kekọrịta
NDI ROM 3 BIU