NDI ROM 3:26 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
NDI ROM 3:26 IGBOB (Bible Nso)
ka O we gosi ezi omume-Ya n'oge di ub͕u a, ka m'kwuru: ka Ya onwe-ya we buru onye ezi omume, buru kwa onye nāgu onye ahu n'onye ezi omume, bú onye nọ n'okwukwe ekwere na Jisus.
Kekọrịta
NDI ROM 3 IGBOBNDI ROM 3:26 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma nʼoge taa, site nʼigosi na ya onwe ya bụ onye ezi omume, na onye a na-agụnye dịka onye ezi omume bụ onye nke kweere na Jisọs.
Kekọrịta
NDI ROM 3 BIU