NDI ROM 3:22-23 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
NDI ROM 3:22-23 IGBOB (Bible Nso)
ma ọ bu ezi omume Chineke, site n'okwukwe ekwere na Jisus Kraist, nke diri ndi nile kwere: n'ihi na ọ dighi ihe di iche; n'ihi na madu nile emehiewo, ha adighi-eru kwa otuto Chineke
NDI ROM 3:22-23 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ezi omume a na-esite nʼebe Chineke nọ abịa, site nʼokwukwe nʼime Jisọs Kraịst nye ndị niile kweere. O nweghị ihe ịdị iche ọbụla dị na ya. Nʼihi na mmadụ niile emehiela ha ekwesikwaghị otuto Chineke.