NDI ROM 3:22
NDI ROM 3:22 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ezi omume a na-esite nʼebe Chineke nọ abịa, site nʼokwukwe nʼime Jisọs Kraịst nye ndị niile kweere. O nweghị ihe ịdị iche ọbụla dị na ya.
Kesaa
Gụọ NDI ROM 3NDI ROM 3:22 Bible Nso (IGBOB)
ma ọ bu ezi omume Chineke, site n'okwukwe ekwere na Jisus Kraist, nke diri ndi nile kwere: n'ihi na ọ dighi ihe di iche
Kesaa
Gụọ NDI ROM 3