Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

NDI ROM 3:1 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

NDI ROM 3:1 IGBOB (Bible Nso)

Gini kwa ka onye-Ju nwebigara ókè? ma-ọbu ùrù gini ka ibì-úgwù bara?

Kekọrịta
NDI ROM 3 IGBOB

NDI ROM 3:1 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ọ dị uru pụrụ iche mmadụ nwere nʼihi na ọ bụ onye Juu? Gịnị bụkwa uru ahụ dị ukwuu nke dị na-ebiri mmadụ ugwu?

Kekọrịta
NDI ROM 3 BIU