NDI ROM 2:7-8
NDI ROM 2:7-8 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Chineke ga-enye ndị niile sitere na ntachiobi na ezi ọrụ na-achọ otuto na nsọpụrụ na ndụ ahụ na-adịgide adịgide bụ ndụ ebighị ebi. Ma ndị niile na-akpa iche iche, ndị jụkwara isoro eziokwu ahụ, ndị na-anọgidekwa na-eme ihe ọjọọ, ka a ga-ata ahụhụ, gosi ha iwe ọkụ na ọnụma.
Kesaa
Gụọ NDI ROM 2