Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

NDI ROM 2:7 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

NDI ROM 2:7 IGBOB (Bible Nso)

ndi site na ntachi-obi n'ezi ọlu nāchọ otuto na nsọpuru na apughi-imebi ka Ọ gēnye ndu ebighi-ebi

Kekọrịta
NDI ROM 2 IGBOB

NDI ROM 2:7 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Chineke ga-enye ndị niile sitere na ntachiobi na ezi ọrụ na-achọ otuto na nsọpụrụ na ndụ ahụ na-adịgide adịgide bụ ndụ ebighị ebi.

Kekọrịta
NDI ROM 2 BIU