Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

NDI ROM 2:3 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

NDI ROM 2:3 IGBOB (Bible Nso)

Ma ì nāgu nka, gi madu, nke nēkpe ndi nēme ihe di otú a, ma i nēme kwa ha, na gi onwe-gi gāb͕anari ikpé Chineke?

Kekọrịta
NDI ROM 2 IGBOB

NDI ROM 2:3 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Gị bụ mmadụ, gịnị mere i ji na-ama ndị na-eme ihe dị otu a ikpe mgbe gị onwe gị na-eme otu ihe ahụ. I chere na ị ga-agbanarị ikpe Chineke?

Kekọrịta
NDI ROM 2 BIU