NDI ROM 2:28 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
NDI ROM 2:28 IGBOB (Bible Nso)
N'ihi na onye nke bu onye-Ju n'anya madu abughi onye-Ju; obibì-úgwù ahu nke madu nāhu anya, nke di n'anu-aru, abughi kwa obibì-úgwù
Kekọrịta
NDI ROM 2 IGBOBNDI ROM 2:28 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ị bụ ezigbo onye Juu abụghị nke elu ahụ. Ezigbo ibi ugwu abụkwaghị ihe a na-ahụ nʼanụ ahụ.
Kekọrịta
NDI ROM 2 BIU