NDI ROM 2:26 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
NDI ROM 2:26 IGBOB (Bible Nso)
Ya mere ọ buru na onye ebìghi-úgwù nēdebe ihe nile iwu-gi guru n'ihe ziri ezi, àgaghi-agu ebìghi-úgwù-ya n'obibì-úgwù?
Kekọrịta
NDI ROM 2 IGBOBNDI ROM 2:26 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọ bụrụ na ndị e bighị ugwu na-edebe ihe iwu kwuru, ọ bụ na a gaghị agụ ebighị ugwu ha dịka obibi ugwu?
Kekọrịta
NDI ROM 2 BIU