Mafee gaa na ọdịnaya

NDI ROM 2:25 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

NDI ROM 2:25 IGBOB (Bible Nso)

N'ihi na obibì-úgwù nāba urù ezie, ma ọ buru na i nēdebe iwu: ma ọ buru na i bu onye-njehie n'iwu, obibì-úgwù-gi aghọwo ebìghi-úgwù.

NDI ROM 2 IGBOB

NDI ROM 2:25 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Obibi ugwu bara uru nʼezie ma ọ bụrụ na ị na-edebe iwu, ma ọ bụrụ na ị na-emebi iwu, obibi ugwu gị dịka mgbe i bighị ugwu.

NDI ROM 2 BIU