Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

NDI ROM 2:23 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

NDI ROM 2:23 IGBOB (Bible Nso)

gi onye nānya isi n'iwu, ì nēme Chineke ihe-ihere site na njehie-gi n'iwu ahu?

Kekọrịta
NDI ROM 2 IGBOB

NDI ROM 2:23 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Gị onye na-anya isi na ị maara iwu, ị na-emenye Chineke ihere site nʼimebi iwu ahụ?

Kekọrịta
NDI ROM 2 BIU