NDI ROM 2:21 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
NDI ROM 2:21 IGBOB (Bible Nso)
ya mere gi onye nēzí madu-ibe-gi ihe, ì dighi-ezí onwe-gi? gi onye nēkwusa ka madu ghara izu ori, ì nēzu ori?
Kekọrịta
NDI ROM 2 IGBOBNDI ROM 2:21 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Gị onye na-akụziri mmadụ ibe gị ihe, ị na-akụzikwara onwe gị? Gị onye na-ekwusa ka mmadụ ezula ohi, ị na-ezu ohi?
Kekọrịta
NDI ROM 2 BIU