Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

NDI ROM 2:20 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

NDI ROM 2:20 IGBOB (Bible Nso)

onye nāzùputa ndi nēnweghi uche, onye-ozizí nke umu ọhu, ebe i nēnwe udi nke ihe-ọmuma na nke ezi-okwu n'iwu ahu

Kekọrịta
NDI ROM 2 IGBOB

NDI ROM 2:20 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

ị na-agụkwa onwe gị dịka onye nkuzi nke ndị na-amaghị ihe, na onye nkuzi ụmụntakịrị, nʼihi na ị maara iwu nke ọma, jupụtakwa nʼamamihe na eziokwu.

Kekọrịta
NDI ROM 2 BIU