NDI ROM 2:2-3 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
NDI ROM 2:2-3 IGBOB (Bible Nso)
Ayi ma-kwa-ra na ikpé Chineke di ka ezi-okwu si di imegide ndi nēme ihe di otú a. Ma ì nāgu nka, gi madu, nke nēkpe ndi nēme ihe di otú a, ma i nēme kwa ha, na gi onwe-gi gāb͕anari ikpé Chineke?
Kekọrịta
NDI ROM 2 IGBOBNDI ROM 2:2-3 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ma anyị maara na Chineke na-ekpe ndị na-eme ihe ọjọọ dị otu a ikpe nʼụzọ ziri ezi. Gị bụ mmadụ, gịnị mere i ji na-ama ndị na-eme ihe dị otu a ikpe mgbe gị onwe gị na-eme otu ihe ahụ. I chere na ị ga-agbanarị ikpe Chineke?
Kekọrịta
NDI ROM 2 BIU