Logò Ngwá Baịbụl
Akara Eji Eme Ọchịchọ

NDI ROM 2:15 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

NDI ROM 2:15 IGBOB (Bible Nso)

n'ihi na ha nēgosi ọlu iwu na edewo ya n'obi-ha, akọ-na-uche-ha nēso kwa ya nāb͕a àmà, ihe ha nātule n'obi-ha n'etiti onwe-ha nēbo kwa ha ebubo ma-ọbu ma eleghi anya nāgọpu ha

Kekọrịta
NDI ROM 2 IGBOB

NDI ROM 2:15 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ha na-egosipụta na edeela ihe ndị ahụ iwu kwuru nʼobi ha. Akọnuche ha na-egosikwa na nke a bụ eziokwu, ebe ọ bụ na akọnuche ha na-ama ha ikpe mgbe ụfọdụ, ma na-agọpụrụ ha mgbe ụfọdụ.

Kekọrịta
NDI ROM 2 BIU