Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

NDI ROM 2:14 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

NDI ROM 2:14 IGBOB (Bible Nso)

n'ihi na mb͕e ọ bula ndi mba ọzọ ndi nēnweghi iwu nēme ihe nile di n'iwu site ka esi mu ha, ndi ahu, ọ bu ezie na ha enweghi iwu, ma ha onwe-ha bu iwu enyere onwe-ha

Kekọrịta
NDI ROM 2 IGBOB

NDI ROM 2:14 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nʼezie, mgbe ndị mba ọzọ bụ ndị na-enweghị iwu sitere nʼobi ha mee ihe iwu kwuru, o gosiri na ha bụ iwu nye onwe ha, ọ bụ ezie na ha enweghị iwu ahụ e dere ede.

Kekọrịta
NDI ROM 2 BIU