NDI ROM 2:12 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
NDI ROM 2:12 IGBOB (Bible Nso)
N'ihi na ka ha ra, bú ndi mehiere nēnweghi iwu, ha gāla kwa n'iyì nēnweghi iwu: ka ha ra kwa, bú ndi mehiere n'okpuru iwu, agēsite n'iwu kpe ha ikpé
Kesaa
NDI ROM 2 IGBOBNDI ROM 2:12 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ndị niile mehiere nʼọnọdụ enweghị iwu ga-ala nʼiyi nʼọnọdụ enweghị iwu. Ma ndị niile mehiere megide iwu ahụ ha mara ihe banyere ya ka a ga-ama ikpe dịka iwu siri kwuo.
Kesaa
NDI ROM 2 BIU