Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

NDI ROM 2:10 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

NDI ROM 2:10 IGBOB (Bible Nso)

ma otuto na nsọpuru na udo gādiri onye ọ bula nke nālu ezi ọlu, onye-Ju na mbu, na onye-Grik kwa

Kekọrịta
NDI ROM 2 IGBOB

NDI ROM 2:10 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ma otuto na nsọpụrụ na udo ga-abụ nke onye ọbụla na-eme ezi ihe, malite nʼonye Juu ruokwa na ndị mba ọzọ.

Kekọrịta
NDI ROM 2 BIU