NDI ROM 16:3 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
NDI ROM 16:3 IGBOB (Bible Nso)
Kelenu Priska na Akwila ndi mu na ha nālukọ ọlu nime Kraist Jisus
Kekọrịta
NDI ROM 16 IGBOBNDI ROM 16:3 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Keleerenụ m Prisila na Akwila ndị mụ na ha na-arụkọ ọrụ Kraịst Jisọs.
Kekọrịta
NDI ROM 16 BIU