Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

NDI ROM 16:27 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

NDI ROM 16:27 IGBOB (Bible Nso)

Chineke Nke nání Ya bu Onye-amam-ihe, site n'aka Jisus Kraist, Onye otuto diri rue mb͕e nile ebighi-ebi. Amen.

Kekọrịta
NDI ROM 16 IGBOB

NDI ROM 16:27 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ka otuto na nsọpụrụ dịrị Chineke, onye naanị ya bụ onye amamihe, ruo mgbe ebighị ebi, site na Jisọs Kraịst. Amen.

Kekọrịta
NDI ROM 16 BIU