NDI ROM 16:25 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
NDI ROM 16:25 IGBOB (Bible Nso)
Ma Onye ahu Nke puru ime ka unu guzosie ike dika ozi ọmam na nkwusa nke Jisus Kraist si di, dika nkpughe nke ihe-omimi ahu si di nke emeworo ka o kpuchie ọnu n'oge ebighi-ebi
Kekọrịta
NDI ROM 16 IGBOBNDI ROM 16:25 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ana m enyefe unu nʼaka onye ahụ pụrụ ime ka unu guzosie ike site nʼoziọma m kwusaara unu, nakwa nkwupụta nke Jisọs Kraịst, dịka mkpughe nke ihe omimi ahụ e zoro ezo kemgbe ọtụtụ ọgbọ ndị gara aga siri dị.
Kekọrịta
NDI ROM 16 BIU