NDI ROM 16:22 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
NDI ROM 16:22 IGBOB (Bible Nso)
Mu onwem, bú Tatiọs, onye nēde akwukwọ-ozi a, nēkele unu nime Onye-nwe-ayi.
Kesaa
NDI ROM 16 IGBOBNDI ROM 16:22 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Mụ onwe m bụ Tatiọs, onye dere akwụkwọ a, na-ekelekwa unu nʼaha Onyenwe anyị.
Kesaa
NDI ROM 16 BIU