NDI ROM 16:13,18
NDI ROM 16:13 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Keleere m Rufọs onye Onyenwe anyị nʼonwe ya họpụtara, na nne ya, onye na-emekwara m ka nne.
Kesaa
Gụọ NDI ROM 16Ndị Rom 16:18 Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a (BIU)
Ndị dị otu a abụghị ndị ozi nke Onyenwe anyị Jisọs Kraịst. Ha na-arụ naanị nʼihi akpa ha. Ha maara otu e si eji ire ụtọ edufu ndị obi ha na-esighị ike.
Kesaa
Gụọ NDI ROM 16