Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

NDI ROM 16:13 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

NDI ROM 16:13 IGBOB (Bible Nso)

Kelenu Rufọs onye arọputara nime Onye-nwe-ayi, na nne-ya nke bu kwa nnem.

Kekọrịta
NDI ROM 16 IGBOB

NDI ROM 16:13 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Keleere m Rufọs onye Onyenwe anyị nʼonwe ya họpụtara, na nne ya, onye na-emekwara m ka nne.

Kekọrịta
NDI ROM 16 BIU