NDI ROM 16:1 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
NDI ROM 16:1 IGBOB (Bible Nso)
Ma anameme ka unu mara Fibi nwa-nna-ayi nwanyi, onye nējere nzukọ Kraist nke di na Kenkrii ozi
Kekọrịta
NDI ROM 16 IGBOBNDI ROM 16:1 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ana m eme ka unu mata nwanna anyị nwanyị, Fibi, onye na-ejere nzukọ ozi na chọọchị dị nʼobodo Senkria.
Kekọrịta
NDI ROM 16 BIU