Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

NDI ROM 15:9 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

NDI ROM 15:9 IGBOB (Bible Nso)

ka ndi mba ọzọ we nye kwa Chineke otuto n'ihi ebere-Ya; dika edeworo ya n'akwukwọ nsọ, si, N'ihi nka ka M'gēkwuputa Gi n'etiti mba nile, Aha-Gi ka m'gābùku kwa abù ọma.

Kekọrịta
NDI ROM 15 IGBOB

NDI ROM 15:9 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ka ndị mba ọzọ nwe ike inye Chineke otuto maka ebere ya, dịka e dere ya, “Nʼihi nke a, aga m eto gị nʼetiti ndị mba ọzọ, aga m abụ abụ nye aha gị.”

Kekọrịta
NDI ROM 15 BIU