Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

NDI ROM 15:8 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

NDI ROM 15:8 IGBOB (Bible Nso)

N'ihi na asim na emewo Kraist ka Ọ buru onye nējere obibì-úgwù ozi n'ihi ezi-okwu Chineke, ka O we me ka nkwa nile ekwere nna-ayi-hà guzosie ike

Kekọrịta
NDI ROM 15 IGBOB

NDI ROM 15:8 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ma ana m agwa unu na Kraịst aghọọla onye na-ejere ndị e biri ugwu ozi nʼihi eziokwu nke Chineke, iji mee ka nkwa e kwere ndị bụ nna nna anyị ochie guzozie.

Kekọrịta
NDI ROM 15 BIU