Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

NDI ROM 15:27 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

NDI ROM 15:27 IGBOB (Bible Nso)

N'ihi na ọ di ha ezi nma; ha bu kwa ndi ji ndi ahu ugwọ. N'ihi na asi na ndi mba ọzọ nwekọrọ ihe Mọ Nsọ nke ha, ha ji kwa ugwọ ifè ha òfùfè n'ihe nke anu-aru.

Kekọrịta
NDI ROM 15 IGBOB

NDI ROM 15:27 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ha ji ọṅụ mee nke a, nʼezie ha ji ha ụgwọ i mere ha otu a. Nʼihi na ọ bụrụ na ndị mba ọzọ so ha keta oke na ngọzị nke Mmụọ Nsọ, ha ji ụgwọ isite nʼakụnụba ha nwere kenye ha.

Kekọrịta
NDI ROM 15 BIU