Skip to content
Logò Ngwá Baịbụl

NDI ROM 15:26 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

NDI ROM 15:26 IGBOB (Bible Nso)

N'ihi na ọ di Masedọnia na Akaia ezi nma inye ndi-ob͕eye n'etiti ndi nsọ nọ na Jerusalem ihe ufọdu ha gēnwekọ.

Kekọrịta
NDI ROM 15 IGBOB

NDI ROM 15:26 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Nʼihi na ọ dị ndị Masidonia na Akaịa ezi mma iwere nʼụfọdụ nʼihe ha nwere nyere ndị ogbenye nọ nʼetiti ndị nsọ nọ na Jerusalem aka.

Kekọrịta
NDI ROM 15 BIU