NDI ROM 15:23 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
NDI ROM 15:23 IGBOB (Bible Nso)
ma ub͕u a, ebe m'nēnweghi ebe ọ bula n'akuku ndia ọzọ, ebe ibiakute unu nāgusikwam ike ọtutu arọ ndia gara aga
NDI ROM 15:23 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼihi na ọ dịla ọtụtụ afọ kemgbe m bidoro na-enwe mmasị m ga-abịa hụ unu anya, ma ugbu a, ọrụ m nwere nʼakụkụ a agwụla, oge eruola mgbe m ji ahapụ ebe a.