NDI ROM 15:22 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
NDI ROM 15:22 IGBOB (Bible Nso)
N'ihi nka eb͕ochi-kwa-ram ọtutu oge ndia ibiakute unu
Kekọrịta
NDI ROM 15 IGBOBNDI ROM 15:22 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Nʼezie, nke a bụ ihe mere m na-ejibeghị nwee ohere ịbịakwute unu.
Kekọrịta
NDI ROM 15 BIU