Mafee gaa na ọdịnaya

NDI ROM 15:20 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

NDI ROM 15:20 IGBOB (Bible Nso)

ma nka ka m'mere nējisi ike izisa ozi ọma ahu otú a, ọ bughi ebe akpọrọri aha Kraist, ka m'ghara iwu ulo n'elu ntọ-ala onye ọzọ

NDI ROM 15 IGBOB

NDI ROM 15:20 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ọchịchọ obi m mgbe niile bụ ikwusa oziọma ahụ nʼebe ọbụla ndị mmadụ na-anụtụbeghị ihe banyere Kraịst, ka m ghara ịbụ onye na-ewukwasị ihe nʼelu ntọala nke onye ọzọ tọrọ

NDI ROM 15 BIU