NDI ROM 15:12 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
NDI ROM 15:12 IGBOB (Bible Nso)
Ọzọ kwa, Aisaia si, Nkpọrọgwu ahu nke Jesi gādi, Na onye ahu Nke nēbili ibu onye-isi mba nile; Onye ahu ka ndi mba ọzọ gēle anya Ya.
NDI ROM 15:12 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Ọzọkwa, Aịzaya na-asị, “Mgbọrọgwụ Jesi ga-epulite ọzọ, onye nke ga-ebili ịchị mba niile, ndị mba ọzọ ga-enwekwa olileanya nʼime ya.”