Mafee gaa na ọdịnaya

NDI ROM 15:11 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

NDI ROM 15:11 IGBOB (Bible Nso)

Ọzọ kwa, Tonu Onye-nwe-ayi, unu mba nile; Ka ndi nile di iche iche nāja kwa Ya.

NDI ROM 15 IGBOB

NDI ROM 15:11 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Ọzọkwa, “Toonu Onyenwe anyị unu ndị mba ọzọ niile, ka ndị niile dị iche iche jaakwa ya mma.”

NDI ROM 15 BIU