NDI ROM 15:10 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
NDI ROM 15:10 IGBOB (Bible Nso)
Ọzọ kwa Ọ si, Unu mba ọzọ, soronu ndi-Ya nwe obi-utọ.
NDI ROM 15:10 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
O kwukwara ọzọ sị, “Soronụ ndị ya ṅụrịa ọṅụ unu ndị mba ọzọ.”