NDI ROM 14:3 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile
NDI ROM 14:3 IGBOB (Bible Nso)
Ka onye nēri ihe ghara ikpọ onye nādighi-eri ihe-efu; ka onye nādighi-eri ghara kwa ikpe onye nēri ikpé: n'ihi na Chineke kpọbatara ya.
Kekọrịta
NDI ROM 14 IGBOBNDI ROM 14:3 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)
Onye ahụ na-eri ihe niile e kwesighị ileda onye jụrụ iri ya anya. Otu a kwa, onye ahụ nke nʼadịghị eri ihe niile ekwesighị ịma onye na-eri ihe ndị a ikpe. Nʼihi na Chineke anabatala onye ahụ.
Kekọrịta
NDI ROM 14 BIU