Mafee gaa na ọdịnaya

NDI ROM 14:14 - Lee Anya N'etiti Ụdị Nsụgharị Niile

NDI ROM 14:14 IGBOB (Bible Nso)

Amataram, eme-kwa-ra ka m'kweye nime Onye-nwe-ayi Jisus, na ọ dighi ihe ruru árú site n'onwe-ya: ọ bu nání n'ebe ọ nọ, bú onye nāgu ihe ọ bula na ọ ruru árú, n'ebe onye ahu nọ ka ọ ruru árú.

NDI ROM 14 IGBOB

NDI ROM 14:14 BIU (Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a)

Dịka onye nọ nʼime Onyenwe anyị Jisọs, o doro m anya nke ọma na o nweghị ihe ọbụla na-adịghị ọcha na nke onwe ya. Ma ọ bụrụ na onye ọbụla na-ahụta ihe ọbụla dịka ihe na-adịghị ọcha, nye onye dị otu a, ihe ahụ adịghị ọcha.

NDI ROM 14 BIU